Times
Time
|
Oge
|
Clock
|
Oge (or Elekere)
|
Second
|
Timtim
|
Minute
|
Nkeji
|
Hour
|
Elekere (or Awa)
|
Times of Day
Morning
|
Ututu
|
Afternoon
|
Ehihie
|
Night
|
Abani (or Abali)
|
How to tell time
Ka e si amata oge:
Look at a Clock, it has two hand
|
Lee klọkụ a, o nwere aka abụọ
|
It has long hand and short hand.
|
Aka ogologo na aka mkpirisi
|
Long hand shows minute
|
Aka ogologo na-egosị nkeji
|
Short hand shows hour
|
Aka mkpirisi na-egosị elekere
|
It has 60 minutes in hour
|
E nwere nkeji iri isii n' otu elekere
|
It has 24 hours in a day
|
E nwere ekelere iri abụọ na anọ n'otu ụbọchi
|
Gee nti n'ihe onyenkụzi gi ga-agu
Emeka, Ifeanyi na Uchenna nwere nzukọ n'elekere atọ nke ehihie.
Emeka biaruru n'ebe nzukọ mgbe ọ fọrọ nkeji iri ka ọ kuọ elekere atọ. Ọ bịara n'oge.
Ifeanyi bịara mgbe o ji nkeji iri gafee elekere atọ. Ọ biaghi n'oge.
Uchenna bịaruru n'elekere ato kpọmkwem. Ọ dị mma ịbịa nzukọ n'oge.
|
Listen to what your teacher read
Emeka, Ifeanyi and Uchenna has a meeting at 3:00pm in the afternoon.
Emeka came 10 minutes before 3:00pm. He came on time.
Ifeanyi came 10 minutes past 3:00pm. He didn't came on time.
Uchenna came late. It is good to come to meeting on time.
|
|
|